PTL Lyrics
PRAISE THE LORD LYRICS
Igbo Holy Bible Wordproject Bible
2 verses
1Tonu Jehova, unu mba nile; Janu Ya, unu ndi nile di iche iche.
2N'ihi na ebere-Ya di ike n'aru ayi; Ọzọ, ezi-okwu nke Jehova nādiru mb͕e ebighi-ebi. Tonu Ja.